Ihu mbụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.
Édémédé akachasị gụọ

Abuja – Ali Nuhu – Jim Iyke – Davido – Lagos – Wikimedia Foundation – Jamila Nagudu – Nairaland – Omenala – Burna Boy – Ghana – Njikọ̀taọ̀hà – Obodoézè Nà Ofú – Rukayya Dawayya - Yukrain - Game of Thrones – Netherlands – Football – Italy – Kizz Daniel


Édémédé egosipụtara
Pete Edochie

Chief Pete Edochie, MON (amụrụ ya n' ụbọchị asaa n'ime ọnwa Machị n'afọ 1947) bụ nwa afọ Igbo onye Naịjirịa na-eme ihe nkiri. A na-ele Edochie anya dị ka otu n'ime ndị na - eme ihe nkiri kachasi mma nke Afrịka a na - asọpụrụ. Ọ ritere Industry Merit Award nke Afrịka Magic na Lifetime Achievement site n'aka Afrịka Film Academy. Ọ bụ ezie na nwa amadi bụ onye nchịkwa na onye mgbasa ozi. Na oge gara aga, ọ ghọrọ onye a ma ama na 1980s mgbe ọ rụrụ ọrụ dị ka Okonkwo na mmegharị akwụkwọ akụkụ Chinua Achebe nke bu akụkọ kachasị mma oge niile akpọrọ Things Fall Apart


...Gaa n'ihu ịgụ édémédé à

Foto egosipụtara
Agbogho Mmwo (2).jpg

Agbogho Mmuo bu Mmuo a na-eti n'oge okochi n'afọ obula na mpa ghara Nri - Awka di n'akụkụ ebe ugwu ala ndị Igbo na Nigeria . Ọ bụ naanị ndị nwoke na-etipute mmuo a, Mmuo ahụ na-eomi agwa ụmụ agbọghọ na- eto eto, na-elecha ka nwanyi mara mara. Ndi egwu n'eti Mmuo na-esokari Agboho Mmuo ebe obula ọ na aga. Nke a bụ ihe na-egosi na ihe nkpuchi ahụ bụ mmụọ

Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à.

Ị mà na...
Ndị nwuye Eze Benin
  • Ndị Afrika bụ ndị kacha dị iche iche n'ụwa.
  • Afrịka bụ ebe obibi nke mmadụ mbụ nke a nyere aha bụ Motherland pụtara ọhụrụ. Kọntinenti a nwere akụkọ ihe mere eme kachasị ogologo. Ndị Afrika anọọla ogologo oge
  • Ụfọdụ nnukwu mmepe Afrika ama ama dị ka Nnukwu Alaeze Ukwu Benin, Egypt ochie, Alaeze Ukwu Mali, Alaeze Ukwu Songhai, Alaeze Nri, Garamantes, Alaeze Ukwu Kanem-Bornu, Alaeze Luba, Alaeze Makuria, Ala Punt na ọtụtụ ndị. Nnukwu mmepeanya Afrịka ndị ọzọ nwere obodo a haziri ahazi nke mepere emepe, na-azụkwa ahịa nke ọma.
  • A na-ekwu na Afrika nwere akụkọ ihe mere eme kacha ochie n'ụwa. Isi mmalite nke ọtụtụ ọganihu mmadụ sitere na Afrika
.

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Ọjị (Kolanut)

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa